Igbo Posts

Fact Guage:

00:02:56

Vidio na-egosi ndị ọrụ agha Naijiria ebe ha na-emekpa ndị ọrụ EFCC ahụ a gbasaa n’Ịntanet

Vidio na-egosi ebe ndị ọrụ Economic and Financial Crimes Commission (EFCC) na mmadụ abụọ yi uwe ndị soja na-alụ ọgụ a gbasaala n'Ịntanet.
00:06:29

E nyochaa nkwupụta ụfọdụ ndị isi ndọrọndọrọ ọchịchị mere na nhọpụta gọvanọ e mere na Imo, Kogi

Ụfọdụ ndị ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria ọnụ na-eru n'okwu kesara akụkọ na-emeghị eme banyere ntụli aka gọvanọ e mere na November 11 na Bayelsa, Imo...
00:03:53

#IgboFactCheck: Nkwupụta ụgha Ahmed Isah mere banyere ọgwụ mgbochi HPV a gbasaa na Naịjiria.

Nkwupụta na ọgwụ mgbochi Humans Papillomavirus bụ ihe ize ndụ nye ụmụ agbọghọ na-eto eto, nakwa na nzube ọgwụ ahụ bụ iji wetuo ọnụ...

Most Read

Recent Checks